Jeremaya 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’oge ahụ, ha ga-akpọ Jeruselem ocheeze Jehova.+ A ga-akpọkọta mba niile na Jeruselem ka ha too aha Jehova n’ebe ahụ.+ Ha agaghịzi akpọ ekwo nkụ na-eme ihe ọjọọ dị ha n’obi.”
17 N’oge ahụ, ha ga-akpọ Jeruselem ocheeze Jehova.+ A ga-akpọkọta mba niile na Jeruselem ka ha too aha Jehova n’ebe ahụ.+ Ha agaghịzi akpọ ekwo nkụ na-eme ihe ọjọọ dị ha n’obi.”