Jeremaya 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’oge ahụ, ha ga-akpọ Jeruselem ocheeze Jehova;+ a ga-akpọkọta+ mba niile n’ime Jeruselem+ ka ha too aha Jehova n’ebe ahụ, ha agakwaghị eje ije dị ka isi ike nke dị n’ajọ obi ha si dị.”+
17 N’oge ahụ, ha ga-akpọ Jeruselem ocheeze Jehova;+ a ga-akpọkọta+ mba niile n’ime Jeruselem+ ka ha too aha Jehova n’ebe ahụ, ha agakwaghị eje ije dị ka isi ike nke dị n’ajọ obi ha si dị.”+