Jenesis 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova wee hụ na ihe ọjọọ mmadụ na-eme n’ụwa karịrị akarị nakwa na ihe mmadụ na-eche n’obi ya mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+ Jenesis 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe e mechara, Jehova sịrị Noa: “Banye n’ụgbọ ahụ, gị na ndị ezinụlọ gị niile, n’ihi na ọ bụ gị bụ onye ezi omume m hụrụ n’ọgbọ a.+
5 Jehova wee hụ na ihe ọjọọ mmadụ na-eme n’ụwa karịrị akarị nakwa na ihe mmadụ na-eche n’obi ya mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+
7 Mgbe e mechara, Jehova sịrị Noa: “Banye n’ụgbọ ahụ, gị na ndị ezinụlọ gị niile, n’ihi na ọ bụ gị bụ onye ezi omume m hụrụ n’ọgbọ a.+