Abụ Ọma 146:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Unu atụkwasịla ndị isi* obi,Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye na-enweghị ike ịzọpụta mmadụ.+ 4 Ọ kwụsị iku ume, ọ na-alaghachi n’ájá.+ N’ụbọchị ahụ, ọ na-akwụsị iche echiche.+
3 Unu atụkwasịla ndị isi* obi,Unu atụkwasịkwala nwa nke mmadụ obi, bụ́ onye na-enweghị ike ịzọpụta mmadụ.+ 4 Ọ kwụsị iku ume, ọ na-alaghachi n’ájá.+ N’ụbọchị ahụ, ọ na-akwụsị iche echiche.+