Abụ Ọma 103:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ gaghị eburu ihe ọjọọ mmadụ mere n’obi mgbe niile,+Ọ gaghịkwa na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ị ga-asị n’ụbọchị ahụ: “Jehova, m na-ekele gị,N’ihi na ọ bụ eziokwu na ị na-ewesabu m iwe,Iwe gị adajụọla, ị kasiekwala m obi.+
12 Ị ga-asị n’ụbọchị ahụ: “Jehova, m na-ekele gị,N’ihi na ọ bụ eziokwu na ị na-ewesabu m iwe,Iwe gị adajụọla, ị kasiekwala m obi.+