Abụ Ọma 74:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-ewesa ìgwè atụrụ gị ị na-enye nri iwe dị ọkụ?+ Abụ Ọma 79:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova, olee mgbe ị ga-akwụsị oké iwe ị na-ewe? Ị̀ ga na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi?+ Olee mgbe iwe gị nke na-ere ka ọkụ ga-akwụsị?+
74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-ewesa ìgwè atụrụ gị ị na-enye nri iwe dị ọkụ?+
5 Jehova, olee mgbe ị ga-akwụsị oké iwe ị na-ewe? Ị̀ ga na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi?+ Olee mgbe iwe gị nke na-ere ka ọkụ ga-akwụsị?+