Abụ Ọma 34:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya kpọkuru Jehova, ya anụ ya. Ọ zọpụtara ya n’ahụhụ niile ọ na-ata.+ Aịzaya 66:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova kwukwara, sị: “Ọ bụ m ji aka m mee ihe a niile,Ha niile esi otú ahụ dịrị.+ Ma, ụdị onye m ga-achọ bụ onye dị umeala n’obiNa onye ihe na-ewute, ya ana-amakwa jijiji n’ihi* okwu m.+
2 Jehova kwukwara, sị: “Ọ bụ m ji aka m mee ihe a niile,Ha niile esi otú ahụ dịrị.+ Ma, ụdị onye m ga-achọ bụ onye dị umeala n’obiNa onye ihe na-ewute, ya ana-amakwa jijiji n’ihi* okwu m.+