Abụ Ọma 25:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke m, m tụkwasịrị gị obi.+ Ekwela ka ihere mee m.+ Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+ Abụ Ọma 35:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ekwela ka ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m. Ekwela ka ndị kpọrọ m asị n’agbanyeghị na e nweghị ihe m mere ha+ rọọ m anya.+
2 Chineke m, m tụkwasịrị gị obi.+ Ekwela ka ihere mee m.+ Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+
19 Ekwela ka ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m. Ekwela ka ndị kpọrọ m asị n’agbanyeghị na e nweghị ihe m mere ha+ rọọ m anya.+