Abụ Ọma 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+ Abụ Ọma 54:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ndị m na-amaghị abịala ka ha mesie m ike,Ndị obi fere azụ na-achọkwa igbu m.*+ E nweghị ihe ha ji Chineke kpọrọ.*+ (Sila)
4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+
3 N’ihi na ndị m na-amaghị abịala ka ha mesie m ike,Ndị obi fere azụ na-achọkwa igbu m.*+ E nweghị ihe ha ji Chineke kpọrọ.*+ (Sila)