Job 13:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Gịnị mere i ji na-ezoro m ihu gị+Ma na-ewere m ka onye iro gị?+ Abụ Ọma 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi? Olee mgbe ị ga-akwụsị izoro m ihu gị?+
13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi? Olee mgbe ị ga-akwụsị izoro m ihu gị?+