-
Abụ Ọma 31:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Ndị mụ na ha dị ná mma na-atụ m ụjọ.
Ha hụ m n’èzí, ha agbawa ọsọ.+
-
-
Abụ Ọma 38:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ndị enyi m na ndị mụ na ha na-akpa na-agbara m ọsọ n’ihi ọrịa m,
Ndị mụ na ha dị n’ezigbo mma anaghịkwa abịa m nso.
-
-
Abụ Ọma 142:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
E nweghị ebe m ga-agbaga.+
E nweghị onye chọrọ ịma banyere m.
-