1 Samuel 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O nweghị onye dị nsọ ka Jehova. O nweghị onye dị ka gị.+ O nweghịkwa oké nkume siri ike ka Chineke anyị.+ Abụ Ọma 84:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova nke ụsụụ ndị agha,Onye tụkwasịrị gị obi na-enwe obi ụtọ.+
2 O nweghị onye dị nsọ ka Jehova. O nweghị onye dị ka gị.+ O nweghịkwa oké nkume siri ike ka Chineke anyị.+