2 Samuel 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị ezinụlọ Sọl na ndị ezinụlọ Devid lụtere agha aka. Devid nọ na-esikwu ike,+ ma ezinụlọ Sọl nọ na-ada ada.+ 2 Samuel 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M ga-anọnyere gị ebe ọ bụla ị na-aga.+ M ga-egbu ndị iro gị niile.+ M ga-emekwa ka aha gị na-ede ude+ ka aha ndị ukwu bi n’ụwa.
3 Ndị ezinụlọ Sọl na ndị ezinụlọ Devid lụtere agha aka. Devid nọ na-esikwu ike,+ ma ezinụlọ Sọl nọ na-ada ada.+
9 M ga-anọnyere gị ebe ọ bụla ị na-aga.+ M ga-egbu ndị iro gị niile.+ M ga-emekwa ka aha gị na-ede ude+ ka aha ndị ukwu bi n’ụwa.