2 Pita 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma, ndị m hụrụ n’anya, unu echezọla na otu ụbọchị n’anya Jehova* dị ka otu puku afọ, otu puku afọ dịkwa ka otu ụbọchị n’anya ya.+
8 Ma, ndị m hụrụ n’anya, unu echezọla na otu ụbọchị n’anya Jehova* dị ka otu puku afọ, otu puku afọ dịkwa ka otu ụbọchị n’anya ya.+