Abụ Ọma 90:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na n’anya gị, otu puku afọ gara aga dị ka ụnyaahụ.+ Ọ dị ka awa ole na ole n’abalị.*