Ọnụ Ọgụgụ 17:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị Izrel wee sị Mosis: “Ugbu a, anyị ga-anwụ. A ga-ebibi anyị. Anyị niile ga-ala n’iyi. 13 Onye ọ bụla bịadịrị ụlọikwuu Jehova nso ga-anwụ.+ Ọ̀ bụ otú a ka anyị ga-esi nwụchaa?”+ Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi na iwe m enwurula ka ọkụ.+ Ọ ga-eregide ọkụ ruo n’ili.*+ Ọ ga-erechapụkwa ụwa na ihe dị n’ime ya,Mụnyekwa ntọala ugwu dị iche iche ọkụ.
12 Ndị Izrel wee sị Mosis: “Ugbu a, anyị ga-anwụ. A ga-ebibi anyị. Anyị niile ga-ala n’iyi. 13 Onye ọ bụla bịadịrị ụlọikwuu Jehova nso ga-anwụ.+ Ọ̀ bụ otú a ka anyị ga-esi nwụchaa?”+
22 N’ihi na iwe m enwurula ka ọkụ.+ Ọ ga-eregide ọkụ ruo n’ili.*+ Ọ ga-erechapụkwa ụwa na ihe dị n’ime ya,Mụnyekwa ntọala ugwu dị iche iche ọkụ.