Jenesis 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ihe a mechara, Jehova gwara Ebram okwu n’ọhụụ, sị: “Ebram, atụla egwu.+ Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+ Abụ Ọma 84:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ anyị+ na ọta anyị.+ Ọ na-emere ndị mmadụ amara, na-emekwa ka a na-akwanyere ha ùgwù. Jehova agaghị ajụ inyeNdị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta ihe ọ bụla dị mma.+
15 Mgbe ihe a mechara, Jehova gwara Ebram okwu n’ọhụụ, sị: “Ebram, atụla egwu.+ Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+
11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ anyị+ na ọta anyị.+ Ọ na-emere ndị mmadụ amara, na-emekwa ka a na-akwanyere ha ùgwù. Jehova agaghị ajụ inyeNdị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta ihe ọ bụla dị mma.+