-
Abụ Ọma 64:2, 3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Mee ka nkata ndị ọjọọ na-akpa na nzuzo ghara ikpudo m+
Nakwa ka ìgwè ndị ajọ omume ghara ịkpara m aka.
3 Ha na-amụ ire ha ka ọ dị nkọ ka mma agha.
Ha na-adị njikere ikwu okwu ọjọọ ka à ga-asị na ha chọrọ ịgbapụ akụ́,
-