6 wee sị ya: “Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, si ebe a wụda, n’ihi na e dere, sị: ‘Ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị, ha ga-eji aka ha ghọrọ gị, ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume.’”+
10 n’ihi na e dere, sị, ‘Ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị, ka ha chebe gị.’ 11 E dekwara, sị: ‘Ha ga-eji aka ha ghọrọ gị, ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume.’”+