Abụ Ọma 34:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọtụtụ nsogbu* na-abịara onye ezi omume,+Ma Jehova na-anapụta ya na ha niile.+ Ilu 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na onye ezi omume nwere ike ịda ugboro asaa, ma ọ ga-ebilicha.+ Ma ọdachi ga-eme ka ndị ajọ omume daa daruo ala.+
16 N’ihi na onye ezi omume nwere ike ịda ugboro asaa, ma ọ ga-ebilicha.+ Ma ọdachi ga-eme ka ndị ajọ omume daa daruo ala.+