28 Nebukadneza kwuziri, sị: “Ka e too Chineke Shedrak, Mishak, na Abednego,+ onye zitere mmụọ ozi ya wee napụta ndị ohu ya. Ha tụkwasịrị Chineke ha obi ma jụ ime ihe eze kwuru. Ha kwetara ịnwụ kama ha ga-efe chi ọzọ ma ọ bụ kpọọrọ chi ọzọ na-abụghị Chineke ha isiala.+