Abụ Ọma 93:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 93 Jehova abụrụla Eze.+ O yi ebube ka uwe. Jehova yi ike ka uwe. Ọ na-eke ya otú e si eke ájị̀. E kesiri ụwa* ike. A gaghị ebupụli ya ebupụ.* Mkpughe 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 sị: “Anyị na-ekele gị, Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i jirila ike gị dị ukwuu bụrụ eze ma na-achị.+
93 Jehova abụrụla Eze.+ O yi ebube ka uwe. Jehova yi ike ka uwe. Ọ na-eke ya otú e si eke ájị̀. E kesiri ụwa* ike. A gaghị ebupụli ya ebupụ.*
17 sị: “Anyị na-ekele gị, Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i jirila ike gị dị ukwuu bụrụ eze ma na-achị.+