Abụ Ọma 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onyenwe anyị Jehova, aha gị dị nnọọ ebube n’ebe niile n’ụwa. I meela ka ebube gị dị ukwuu karịa eluigwe.*+ Abụ Ọma 148:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ka ha too aha Jehova,N’ihi na ọ bụ naanị aha ya kacha elu.+ Ọ dị ebube karịa eluigwe na ụwa.+ Mkpughe 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova,* naanị gị bụ Chi e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ N’ihi ya, olee onye na-agaghị atụ egwu gị? Oleekwa onye na-agaghị eto aha gị? Mba niile ga-abịa fee gị,+ maka na ha achọpụtala na ị na-ekpe ikpe ziri ezi.”
8 Onyenwe anyị Jehova, aha gị dị nnọọ ebube n’ebe niile n’ụwa. I meela ka ebube gị dị ukwuu karịa eluigwe.*+
4 Jehova,* naanị gị bụ Chi e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ N’ihi ya, olee onye na-agaghị atụ egwu gị? Oleekwa onye na-agaghị eto aha gị? Mba niile ga-abịa fee gị,+ maka na ha achọpụtala na ị na-ekpe ikpe ziri ezi.”