Abụ Ọma 9:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova, biko, meere m amara; hụrụ otú ndị kpọrọ m asị si na-emesi m ike,Gị onye si n’ọnụ ọnwụ kpọpụta m,+14 Ka m wee nọrọ n’ọnụ ụzọ ámá Zayọn*+ kọsaa ọrụ ọma niile ị na-arụMa ṅụrịa ọṅụ maka na ị na-azọpụta m.+ Abụ Ọma 22:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M ga-akọsara ụmụnna m aha gị.+ M ga-eto gị n’ime ọgbakọ.+ Aịzaya 51:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta.+ Ha ga-etiri mkpu ọṅụ bata na Zayọn.+ Ha agaghịkwa akwụsị ịṅụrị ọṅụ.+ Ha ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị. Ha ga-akwụsị iru uju, kwụsịkwa ịsụ ude.+
13 Jehova, biko, meere m amara; hụrụ otú ndị kpọrọ m asị si na-emesi m ike,Gị onye si n’ọnụ ọnwụ kpọpụta m,+14 Ka m wee nọrọ n’ọnụ ụzọ ámá Zayọn*+ kọsaa ọrụ ọma niile ị na-arụMa ṅụrịa ọṅụ maka na ị na-azọpụta m.+
11 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta.+ Ha ga-etiri mkpu ọṅụ bata na Zayọn.+ Ha agaghịkwa akwụsị ịṅụrị ọṅụ.+ Ha ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị. Ha ga-akwụsị iru uju, kwụsịkwa ịsụ ude.+