Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 30:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Jehova, i sila n’ili* dọpụta m.*+

      I dowere m ndụ. I mere ka m ghara imikpu n’olulu.*+

  • Aịzaya 38:9, 10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Hezekaya eze Juda dere ihe a mgbe ọ rịara ọrịa nke o mechara gbakee.

      10 M sịrị: “M ga-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ili*

      Mgbe m na-emebeghị agadi.

      A ga-anapụ m afọ ndị ọzọ m kwesịrị ịdịkwu ndụ.”

  • Mkpughe 1:17, 18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Mgbe m hụrụ ya, m dara n’ụkwụ ya ma dị ka onye nwụrụ anwụ.

      O wee bikwasị m aka nri ya, sị: “Atụla egwu. Abụ m Onye Mbụ+ na Onye Ikpeazụ.+ 18 Abụ m onye dị ndụ.+ Anwụkwara m,+ ma, adịzi m ndụ. M ga-adịkwa ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Achịkwa m mkpịsị ugodi nke ọnwụ na nke ili.*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya