Abụ Ọma 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na ị gaghị ahapụ m* n’ili.*+ Ị gaghị ekwe ka onye jisiri gị aka ike nọrọ n’ili.*+ Abụ Ọma 28:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Jehova, Oké Nkume m, ọ bụ gị ka m na-akpọ mgbe niile.+ Ajụla ige m ntị. Ọ bụrụ na ị gba m nkịtị,M ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.*+ Aịzaya 38:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Obi nọ na-ajọ m njọ kama obi iru m ala. Mana, i ji maka na ị hụrụ m* n’anyaMee ka m ghara ịdaba n’olulu ọnwụ.+ Ị naghịzi echeta mmehie m niile.*+ Jona 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M mikpuru n’ala ala ugwu. Ụwa mechibidoro m ọnụ ụzọ ya ruo mgbe ebighị ebi. Ma i si n’olulu kpọpụta m ná ndụ, Jehova bụ́ Chineke m.+
28 Jehova, Oké Nkume m, ọ bụ gị ka m na-akpọ mgbe niile.+ Ajụla ige m ntị. Ọ bụrụ na ị gba m nkịtị,M ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.*+
17 Obi nọ na-ajọ m njọ kama obi iru m ala. Mana, i ji maka na ị hụrụ m* n’anyaMee ka m ghara ịdaba n’olulu ọnwụ.+ Ị naghịzi echeta mmehie m niile.*+
6 M mikpuru n’ala ala ugwu. Ụwa mechibidoro m ọnụ ụzọ ya ruo mgbe ebighị ebi. Ma i si n’olulu kpọpụta m ná ndụ, Jehova bụ́ Chineke m.+