Jona 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ala ala ugwu ka m gbadara.E ji ihe e ji atụchi elu ala tụchibido m ruo mgbe a na-akaghị aka.Ma ị napụtara ndụ m n’olulu, Jehova bụ́ Chineke m.+ Jona Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:6 Ụlọ Nche,5/15/1996, p. 26
6 N’ala ala ugwu ka m gbadara.E ji ihe e ji atụchi elu ala tụchibido m ruo mgbe a na-akaghị aka.Ma ị napụtara ndụ m n’olulu, Jehova bụ́ Chineke m.+