Abụ Ọma 90:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Tupu i kee ugwu dị iche iche,Ma ọ bụ, tupu i kee ụwa nakwa ala,+Ruo mgbe ebighị ebi,* ị bụ Chineke.+ Habakọk 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova, ọ́ bụghị kemgbe ebighị ebi ka ị dị?+ Chineke m, Onye Nsọ m, ị naghị anwụ anwụ.*+ Jehova, ị họpụtara ha ka ha mee ihe i kpebiri. Oké Nkume m,+ ọ bụ maka ịta anyị ahụhụ* ka i ji mee ka ha dịrị.+ Mkpughe 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova* Chineke kwuru, sị: “Abụ m Alfa na Omega,*+ onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+
2 Tupu i kee ugwu dị iche iche,Ma ọ bụ, tupu i kee ụwa nakwa ala,+Ruo mgbe ebighị ebi,* ị bụ Chineke.+
12 Jehova, ọ́ bụghị kemgbe ebighị ebi ka ị dị?+ Chineke m, Onye Nsọ m, ị naghị anwụ anwụ.*+ Jehova, ị họpụtara ha ka ha mee ihe i kpebiri. Oké Nkume m,+ ọ bụ maka ịta anyị ahụhụ* ka i ji mee ka ha dịrị.+
8 Jehova* Chineke kwuru, sị: “Abụ m Alfa na Omega,*+ onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+