Aịzaya 48:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jekọb, gee m ntị. Izrel, bụ́ onye m họọrọ, geekwa m ntị. Anaghị m agbanwe agbanwe.+ Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Mkpughe 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ sịkwara m: “Ha emezuola. Abụ m Alfa na Omega,* mmalite na ọgwụgwụ.+ M ga-enye onye ọ bụla akpịrị na-akpọ nkụ mmiri si n’isi iyi mmiri nke ndụ n’efu.+ Mkpughe 22:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Abụ m Alfa na Omega,*+ onye mbụ na onye ikpeazụ, mmalite na ọgwụgwụ.
12 Jekọb, gee m ntị. Izrel, bụ́ onye m họọrọ, geekwa m ntị. Anaghị m agbanwe agbanwe.+ Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+
6 Ọ sịkwara m: “Ha emezuola. Abụ m Alfa na Omega,* mmalite na ọgwụgwụ.+ M ga-enye onye ọ bụla akpịrị na-akpọ nkụ mmiri si n’isi iyi mmiri nke ndụ n’efu.+