Mkpughe 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova* Chineke kwuru, sị: “Abụ m Alfa na Omega,*+ onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+ Mkpughe 22:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Abụ m Alfa na Omega,*+ onye mbụ na onye ikpeazụ, mmalite na ọgwụgwụ.
8 Jehova* Chineke kwuru, sị: “Abụ m Alfa na Omega,*+ onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+