Aịzaya 44:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova, bụ́ Eze Izrel+ na Onye Mgbapụta ya,+Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị: ‘Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Ọ dịghị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m.+ Aịzaya 48:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jekọb, gee m ntị. Izrel, bụ́ onye m họọrọ, geekwa m ntị. Anaghị m agbanwe agbanwe.+ Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Mkpughe 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova* Chineke kwuru, sị: “Abụ m Alfa na Omega,*+ onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+ Mkpughe 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ sịkwara m: “Ha emezuola. Abụ m Alfa na Omega,* mmalite na ọgwụgwụ.+ M ga-enye onye ọ bụla akpịrị na-akpọ nkụ mmiri si n’isi iyi mmiri nke ndụ n’efu.+
6 Jehova, bụ́ Eze Izrel+ na Onye Mgbapụta ya,+Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị: ‘Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Ọ dịghị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m.+
12 Jekọb, gee m ntị. Izrel, bụ́ onye m họọrọ, geekwa m ntị. Anaghị m agbanwe agbanwe.+ Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+
8 Jehova* Chineke kwuru, sị: “Abụ m Alfa na Omega,*+ onye dị adị na onye dịbu adị na onye na-abịa, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.”+
6 Ọ sịkwara m: “Ha emezuola. Abụ m Alfa na Omega,* mmalite na ọgwụgwụ.+ M ga-enye onye ọ bụla akpịrị na-akpọ nkụ mmiri si n’isi iyi mmiri nke ndụ n’efu.+