2 Ndị Eze 19:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 N’abalị ahụ, mmụọ ozi Jehova gara n’ebe ndị Asiria mara ụlọikwuu gbuo otu narị puku mmadụ na puku iri asatọ na puku ise (185,000).+ Mgbe ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ, ha hụrụ ozu ndị ahụ niile e gburu.+ Luk 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mmụọ ozi ahụ wee sị ya: “Abụ m Gebriel,+ onye na-eguzo n’ihu Chineke.+ E zitere m ka m gwa gị okwu ma zie gị ozi ọma a.
35 N’abalị ahụ, mmụọ ozi Jehova gara n’ebe ndị Asiria mara ụlọikwuu gbuo otu narị puku mmadụ na puku iri asatọ na puku ise (185,000).+ Mgbe ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ, ha hụrụ ozu ndị ahụ niile e gburu.+
19 Mmụọ ozi ahụ wee sị ya: “Abụ m Gebriel,+ onye na-eguzo n’ihu Chineke.+ E zitere m ka m gwa gị okwu ma zie gị ozi ọma a.