Abụ Ọma 136:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ na-enye ihe niile dị ndụ* nri,+N’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi. Abụ Ọma 145:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ihe niile i kere eke na-ele gị anya ka i nyere ha aka,Ị na-enyekwa ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị.+ Abụ Ọma 147:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-enye anụmanụ ihe ha ga-eri,+Na-enye ụmụ ugoloọma na-ebe ubé ihe ha ga-eri.+ Matiu 6:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Leruonụ nnụnụ anya.+ Ha anaghị akụ mkpụrụ. Ha anaghị aghọrọ mkpụrụ, ha anaghịkwa ekpokọta mkpụrụ n’ụlọ a na-akwasa ihe. Ma, Nna unu nke eluigwe na-enye ha nri. Ọ̀ bụ na unu abaghị uru karịa ha?
15 Ihe niile i kere eke na-ele gị anya ka i nyere ha aka,Ị na-enyekwa ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị.+
26 Leruonụ nnụnụ anya.+ Ha anaghị akụ mkpụrụ. Ha anaghị aghọrọ mkpụrụ, ha anaghịkwa ekpokọta mkpụrụ n’ụlọ a na-akwasa ihe. Ma, Nna unu nke eluigwe na-enye ha nri. Ọ̀ bụ na unu abaghị uru karịa ha?