Abụ Ọma 136:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Onye na-enye anụ ahụ́ niile nri:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+