Abụ Ọma 77:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M ga-atụgharị uche n’ọrụ gị niile,Chebakwara ihe dị iche iche ị na-eme echiche.+ Abụ Ọma 119:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mee ka m ghọta ihe iwu gị pụtara,Ka m wee na-echebara ọrụ ndị dị ebube ị na-arụ echiche.*+