Jeremaya 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Kama, onye na-eme ọnụ, ya mewe ọnụMaka na ọ ma m, mara ihe gbasara m nke ọma,+Marakwa na ọ bụ mụnwa bụ Jehova, onye na-egosi ndị bi n’ụwa ịhụnanya,* onye na-ekpere ha ikpe ziri ezi, na-egosikwa ha na m bụ onye ezi omume.+ Ọ bụ ihe ndị a na-amasị m.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
24 “Kama, onye na-eme ọnụ, ya mewe ọnụMaka na ọ ma m, mara ihe gbasara m nke ọma,+Marakwa na ọ bụ mụnwa bụ Jehova, onye na-egosi ndị bi n’ụwa ịhụnanya,* onye na-ekpere ha ikpe ziri ezi, na-egosikwa ha na m bụ onye ezi omume.+ Ọ bụ ihe ndị a na-amasị m.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.