Diuterọnọmi 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O dokwara unu anya na Jehova bụ́ Chineke unu bụ ezi Chineke, Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi, onye na-anaghị emebi ọgbụgba ndụ ya na ndị hụrụ ya n’anya na ndị na-edebe iwu ya gbara, na-ahụkwa ha n’anya* ruo otu puku ọgbọ.+ Luk 1:72, 73 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 72 Ọ ga-emezu nkwa o kwere nna nna anyị hà, meekwara ha ebere. Ọ ga-echetakwa ọgbụgba ndụ ya dị nsọ,+ 73 nke bụ́ iyi ọ ṅụụrụ Ebreham nna nna anyị.+
9 O dokwara unu anya na Jehova bụ́ Chineke unu bụ ezi Chineke, Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi, onye na-anaghị emebi ọgbụgba ndụ ya na ndị hụrụ ya n’anya na ndị na-edebe iwu ya gbara, na-ahụkwa ha n’anya* ruo otu puku ọgbọ.+
72 Ọ ga-emezu nkwa o kwere nna nna anyị hà, meekwara ha ebere. Ọ ga-echetakwa ọgbụgba ndụ ya dị nsọ,+ 73 nke bụ́ iyi ọ ṅụụrụ Ebreham nna nna anyị.+