Abụ Ọma 78:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Ọ chụpụụrụ ha mba dị iche iche.+ O ji eriri e ji atụ̀ ihe tụọ ala, kenyezie ha ya.+ O mere ka ebo dị iche iche e nwere n’Izrel biri n’ụlọ nke ha.+
55 Ọ chụpụụrụ ha mba dị iche iche.+ O ji eriri e ji atụ̀ ihe tụọ ala, kenyezie ha ya.+ O mere ka ebo dị iche iche e nwere n’Izrel biri n’ụlọ nke ha.+