Aịzaya 49:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 M ga-eme ka ndị na-emegbu gị rie anụ onwe ha. Ọbara ha ga na-egbu ha ka mmanya dị ụtọ. Mmadụ* niile ga-amarakwa na abụ m Jehova,+Onye Nzọpụta gị,+ Onye Mgbapụta gị+Nakwa Dike na-enyere Jekọb aka.”+
26 M ga-eme ka ndị na-emegbu gị rie anụ onwe ha. Ọbara ha ga na-egbu ha ka mmanya dị ụtọ. Mmadụ* niile ga-amarakwa na abụ m Jehova,+Onye Nzọpụta gị,+ Onye Mgbapụta gị+Nakwa Dike na-enyere Jekọb aka.”+