13 Mosis wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Nweenụ obi ike ka unu hụ otú Jehova ga-esi zọpụta unu taa.+ N’ihi na ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụ ha ọzọ.+
28 Mmiri ahụ nke na-alọghachi kpuchiri ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ na ndị agha ịnyịnya nakwa ndị agha Fero niile bụ́ ndị chụụrụ ha banye n’oké osimiri.+ E nweghị otu onye n’ime ha fọrọ ndụ.+