-
Ọnụ Ọgụgụ 16:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ha si na gburugburu ebe ụlọikwuu Kora, Detan, na Abaịram dị pụọ ozugbo. Detan na Abaịram pụtara guzoro n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ha, ha na ndị nwunye ha, ụmụ ha ndị torola eto, na ụmụntakịrị ha.
-