Ọpụpụ 32:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Hapụ m ka m jiri oké iwe na-ewe m bibie ha, ka m mezie ka ị bụrụ mba dị ukwuu.”+ 11 Mosis wee rịọ Jehova bụ́ Chineke ya arịrịọ,*+ sị: “Jehova, gịnị mere i ji ewesa ndị gị oké iwe, bụ́ ndị i ji ike gị dị ukwuu na aka gị dị ike kpọpụta n’Ijipt?+ Diuterọnọmi 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Hapụ m ka m laa ha n’iyi ma hichapụ aha ha n’ụwa,* ka m meekwa ka ị bụrụ mba dị ike, nke nwere ọtụtụ mmadụ karịa ha.’+ Diuterọnọmi 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi na egwu tụrụ m maka nnukwu iwe Jehova wesara unu,+ nke na ọ chọdịrị ịla unu n’iyi.+ Ma, Jehova gekwara m ntị n’oge ahụ.
10 Hapụ m ka m jiri oké iwe na-ewe m bibie ha, ka m mezie ka ị bụrụ mba dị ukwuu.”+ 11 Mosis wee rịọ Jehova bụ́ Chineke ya arịrịọ,*+ sị: “Jehova, gịnị mere i ji ewesa ndị gị oké iwe, bụ́ ndị i ji ike gị dị ukwuu na aka gị dị ike kpọpụta n’Ijipt?+
14 Hapụ m ka m laa ha n’iyi ma hichapụ aha ha n’ụwa,* ka m meekwa ka ị bụrụ mba dị ike, nke nwere ọtụtụ mmadụ karịa ha.’+
19 N’ihi na egwu tụrụ m maka nnukwu iwe Jehova wesara unu,+ nke na ọ chọdịrị ịla unu n’iyi.+ Ma, Jehova gekwara m ntị n’oge ahụ.