Ọnụ Ọgụgụ 20:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mosis na Erọn kpọkọtaziri ọgbakọ ahụ n’ihu nnukwu nkume ahụ. Mosis wee sị ha: “Unu ndị nnupụisi, geenụ ntị! Ànyị ga-esi ná nnukwu nkume a mee ka mmiri gbapụtara unu?”+
10 Mosis na Erọn kpọkọtaziri ọgbakọ ahụ n’ihu nnukwu nkume ahụ. Mosis wee sị ha: “Unu ndị nnupụisi, geenụ ntị! Ànyị ga-esi ná nnukwu nkume a mee ka mmiri gbapụtara unu?”+