Ndị Ikpe 2:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị Izrel wee mee ihe dị njọ n’anya Jehova, na-efekwa Bel.+ 12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, onye kpọpụtara ha n’Ijipt.+ Ha fewere chi dị iche iche, bụ́ chi nke ndị gbara ha gburugburu.+ Ha kpọọrọ ha isiala ma kpasuo Jehova iwe.+ 2 Ndị Eze 17:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha nọkwa na-efe arụsị dị iche iche na-asọ oyi,*+ ndị Jehova gwara ha ka ha ghara ife.+
11 Ndị Izrel wee mee ihe dị njọ n’anya Jehova, na-efekwa Bel.+ 12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, onye kpọpụtara ha n’Ijipt.+ Ha fewere chi dị iche iche, bụ́ chi nke ndị gbara ha gburugburu.+ Ha kpọọrọ ha isiala ma kpasuo Jehova iwe.+