1 Ndị Eze 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ịlaịja,*+ onye Tishbe, nke dị na Gilied,+ wee sị Ehab: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke Izrel dị ndụ, onye m na-efe,* na-aṅụ iyi na igirigi agaghị ada, mmiri agaghịkwa ezo ruo afọ ole na ole, ọ gwụkwala ma m̀ kwuru ka o zoo.”+ 1 Ndị Eze 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, ka oge na-aga, mmiri dị na ndagwurugwu ahụ tara,+ n’ihi na mmiri kwụsịrị izo n’obodo ahụ. Aịzaya 42:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M ga-ala ugwu ukwu na ugwu nta n’iyi,M ga-emekwa ka ahịhịa ndụ niile dị na ha kpọọ nkụ. M ga-eme ka osimiri ghọọ agwaetiti. M ga-emekwa ka ọdọ mmiri ndị ahịhịa amị juru takọọ.+ Emọs 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 ‘M mekwara ka mmiri ghara izoro unu mgbe ọ fọrọ ọnwa atọ ka e wee ihe ubi.+ M mekwara ka mmiri zoo n’otu obodo, ma emeghị m ka o zoo n’obodo ọzọ. Mmiri zoro n’otu ibé ala,Ma ibé ala mmiri na-ezoghị na ya kpọrọ nkụ.
17 Ịlaịja,*+ onye Tishbe, nke dị na Gilied,+ wee sị Ehab: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke Izrel dị ndụ, onye m na-efe,* na-aṅụ iyi na igirigi agaghị ada, mmiri agaghịkwa ezo ruo afọ ole na ole, ọ gwụkwala ma m̀ kwuru ka o zoo.”+
15 M ga-ala ugwu ukwu na ugwu nta n’iyi,M ga-emekwa ka ahịhịa ndụ niile dị na ha kpọọ nkụ. M ga-eme ka osimiri ghọọ agwaetiti. M ga-emekwa ka ọdọ mmiri ndị ahịhịa amị juru takọọ.+
7 ‘M mekwara ka mmiri ghara izoro unu mgbe ọ fọrọ ọnwa atọ ka e wee ihe ubi.+ M mekwara ka mmiri zoo n’otu obodo, ma emeghị m ka o zoo n’obodo ọzọ. Mmiri zoro n’otu ibé ala,Ma ibé ala mmiri na-ezoghị na ya kpọrọ nkụ.