Abụ Ọma 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ugbu a, amarala m na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+ Ọ na-esi n’eluigwe ya dị nsọ za ya,Wee jiri aka ya siri ike* zọpụta ya.+ Abụ Ọma 60:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Biko, jiri ike* gị zọpụta anyị ma za anyị,Ka e wee napụta ndị ị hụrụ n’anya.+
6 Ugbu a, amarala m na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+ Ọ na-esi n’eluigwe ya dị nsọ za ya,Wee jiri aka ya siri ike* zọpụta ya.+