1 Samuel 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị na-erijubu afọ na-arụzi ọrụ ngo iji nweta nri. Ma agụụ anaghịzi agụ ndị agụụ na-agụbu.+ Nwaanyị aga amụọla ụmụ asaa.+ Ma nwaanyị mụrụ ọtụtụ ụmụ agbarala aka nwa. Aịzaya 54:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Jehova kwuru, sị: “Nwaanyị aga,+ tie mkpu ọṅụ. Onye ime na-emetụbeghị,+ nwewe aṅụrị, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ụmụ nke nwaanyị di ya jụrụ dị ọtụtụKarịa ụmụ nke nwaanyị ya na di* ya bi.+
5 Ndị na-erijubu afọ na-arụzi ọrụ ngo iji nweta nri. Ma agụụ anaghịzi agụ ndị agụụ na-agụbu.+ Nwaanyị aga amụọla ụmụ asaa.+ Ma nwaanyị mụrụ ọtụtụ ụmụ agbarala aka nwa.
54 Jehova kwuru, sị: “Nwaanyị aga,+ tie mkpu ọṅụ. Onye ime na-emetụbeghị,+ nwewe aṅụrị, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ụmụ nke nwaanyị di ya jụrụ dị ọtụtụKarịa ụmụ nke nwaanyị ya na di* ya bi.+