Aịzaya 66:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Tupu ime amalite ime Zayọn, ọ mụrụ nwa.+ Tupu ime emewe ya, ọ mụrụ nwa nwoke. 8 Ònye nụtụrụla ụdị ihe a? Ònye hụtụrụla ụdị ihe ndị a? À ga-amụ ala n’otu ụbọchị? Ka à ga-amụ mba n’otu mgbe? Ma, ozugbo ime mere Zayọn, ọ mụrụ ụmụ ya ndị nwoke.
7 Tupu ime amalite ime Zayọn, ọ mụrụ nwa.+ Tupu ime emewe ya, ọ mụrụ nwa nwoke. 8 Ònye nụtụrụla ụdị ihe a? Ònye hụtụrụla ụdị ihe ndị a? À ga-amụ ala n’otu ụbọchị? Ka à ga-amụ mba n’otu mgbe? Ma, ozugbo ime mere Zayọn, ọ mụrụ ụmụ ya ndị nwoke.