Aịzaya 54:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Jehova kwuru, sị: “Nwaanyị aga,+ tie mkpu ọṅụ. Onye ime na-emetụbeghị,+ nwewe aṅụrị, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ụmụ nke nwaanyị di ya jụrụ dị ọtụtụKarịa ụmụ nke nwaanyị ya na di* ya bi.+
54 Jehova kwuru, sị: “Nwaanyị aga,+ tie mkpu ọṅụ. Onye ime na-emetụbeghị,+ nwewe aṅụrị, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ụmụ nke nwaanyị di ya jụrụ dị ọtụtụKarịa ụmụ nke nwaanyị ya na di* ya bi.+