Diuterọnọmi 33:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ndị Izrel, obi dị unu ụtọ.+ Ònye dị ka unu,+Unu ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta na-echebe unu+Na mma agha unu nke dị ebube? Ndị iro unu ga-atụ egwu n’ihu unu,+Unu ga-azọkwa ha ụkwụ n’azụ.” Abụ Ọma 33:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Anyị* na-atụ anya ka Jehova nyere anyị aka. Ọ bụ ọta anyị na onye na-enyere anyị aka.+
29 Ndị Izrel, obi dị unu ụtọ.+ Ònye dị ka unu,+Unu ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta na-echebe unu+Na mma agha unu nke dị ebube? Ndị iro unu ga-atụ egwu n’ihu unu,+Unu ga-azọkwa ha ụkwụ n’azụ.”